Virtual International Authority File

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Virtual International Authority File

Faịlụ ikike nke mba ụwa (VIAF) bụ faịlụ ikike mba ụwa.  Ọ bụ ọrụ jikọrọ ọnụ nke ọtụtụ ọba akwụkwọ mba yana ụlọ ọrụ ọbá akwụkwọ kọmpụta dị n'ịntanetị (OCLC) na-arụ ya.[1]